Ụmụ Chineke, afọ ọhụrụ a gá-abụrụ anyị nile afọ aṅụrị, afọ ga-ewetara anyị nile udo na ọganiru, ihe ọjọọ ọ bụla agaghị adakwasị, ọ ga adịrị anyị nile mma n'aha Jizọs Kraịst bụ
Onye-nwe-anyị,
Amen.
Obi'm dere du atụna ụjọ na Chukwu mara ihe-ọma Ọ ga-emere nwa Ya. Ụmụ Chineke, ọ ga-adịrị anyị nile mma nime ọnwa MBER nile nke afọ a. Iseeee! Ya gazie, Udo dịrị unu nile.
Chineke, anyị bụ ụmụ Gị ewerewo obi anyị tinye
nime Gị, Mere anyị ebere ma zọpụta anyị n'aka ndị ajọ mmadụ, were amara
na ịhụnanya gị gbaa anyị gburugburu
mgbe nile, Amen.
Ụmụ Chineke, Unu abọlachi? Ka Chukwu Eze okike bi n'igwe were aka nsọ ya wụọ anyị nile ngọzi nke udo na ọganiru n'ụbọchị tata, Amen. Ya gazielu anyị nile. Ndewonu!